Blossom Ozurumba public
[search 0]
More
Download the App!
show episodes
 
A 2-minute podcast that you can quickly and easily listen to that will ideally share one Igbo Language Proverb, Idiom, or Phrase, provide the literal meaning and the figurative explanation while suggesting the most applicable English language equivalent.
  continue reading
 
Loading …
show series
 
Date: August 15, 2022 Podcast Title: E ree oké ọkpa nọ n'ógbè, agbataobi amara na itete ụra bu ọrụ Season 01|Episode 04 Episode title and number: IPIP S01E04 Summary of episode: Igbo bụ Igbo, mma mma nụ!. N’ụbọchi nke taa n'Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, anyị ga-ekwu maka inwe obi ekele. Ọ bụ ihe ọṅụ na ndi mmadụ kwupụtara ma gosipụta ka obi dị…
  continue reading
 
Date: August 08, 2022 Podcast Title: E gbuo dike n'ọgụ ụlọ, ụbọchị ọgụ ezi bịara, a chọwa dike | Season 01|Episode 03 Episode title and number: IPIP S01E03 Summary of episode: Igbo bụ Igbo, mma mma nụ!. N’ụbọchi nke taa n'Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, anyị ga-ekwu maka ichebe ihe gbasara gi karịsịa ebe ezinaụlo gi di. Ọ di mma ka ichebe ha n'u…
  continue reading
 
Igbo ndi ọma pụrụ iche, ndeewo nu. N’ụbọchi nke taaa na Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, anyị ga-ekwu maka ndidi. Ndidi bụ ikike nke mmadụ nwere iji nwayọọ na-edi ihe mgbu na ọnọdụ ndị siri ike. Ọ pụtakwara ikike ịnakwere igbu oge, nsogbu, ma ọ bụ nhụjuanya na-enweghị iwe ma ọ bụ nchegbu. Greeting to the very distinguished Igbo people. Today on I…
  continue reading
 
Igbo bụ Igbo, mma mma nụ! N’ụbọchi nke taaa na Igbo Proverbs, Idioms and Phrases, anyị ga-ekwu maka Ọji. Ndị Igbo na-ejikọta Ọji na ndụ n'onwe ya maka ọ n’egosipụta ịhụnanya, ịdị n'otu, nsọpụrụ, udo na ọtụtụ ihe ndị ọzọ. Onye nyere mmadụ ibe ya ndụ hụrụ ya n’anya. Nke a pụtara n’inye mmadụ ibe gi ọjị n’egosi ihụnanya. Greetings! Today on Igbo Prove…
  continue reading
 
Intro: Ndeewo ndi ọma pụrụ iche. Ana m anabata unu n'usoro nke Igbo proverbs, idioms and phrases. Ebea ka anyi ga ekwuputa ụfọdụ ilu, akpaalaokwu na nkebi okwu nke di n'asụsụ Igbo. Anyi ga eji nkeji abụọ n'atufughi oge, kwuputa otu ilu, akpaalaokwu ma ọ bụ nkebi okwu na asụsụ Igbo, kọwaa ya n'okwu bekee ma nyekwa ọmụmatụ nke odidi ya na asụsụ bekee…
  continue reading
 
Loading …

Quick Reference Guide